Chineke na obi
Hook: O di ka chukwu ebe obi’m ebe obi’m ebe obi’m O bu Gba egwu oge Gba eqwu ka’m Ka Mu na Ndi'ichie bu otu bu otu A na’m eme mma mma E ji’m uzi Chukwu chukwu A na’m eme mma mma E ji’m uzi Chukwu chukwu Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi
Verse: Nye ha mmiri si na elu gi ututo, Nssaacha anyi obi Mmiri mara ugo Sara ugo ahu Nye ha mmiri si na elu gi ututo, Nssaacha anyi obi Mmiri mara ugo Sara ugo ahu
Refrain: Maka na a di mma eh Maka na a di mma eh Maka na a di mma eh Maka na a di mma eh x2
Hook: O di ka chukwu ebe obi’m ebe obi’m ebe obi’m O bu Gba egwu oge Gba eqwu ka’m Ka Mu na Ndi'ichie bu otu bu otu
verse 2: ebea bụ ala obi mụ (Ehime-mbano) A biara'm na ge na muta A bu’m onye ala igbo A biara'm na ekpere ngozi bia ebea bu ala obi Refrain: Maka na a di mma eh Maka na a di mma eh Maka na a di mma eh Maka na a di mma eh x2 Hook: O di ka chukwu ebe obi’m ebe obi’m ebe obi’m O bu Gba egwu oge Gba eqwu ka’m Ka Mu na Ndi'ichie bu otu bu otu A na’m eme mma mma E ji’m uzi Chukwu chukwu A na’m eme mma mma E ji’m uzi Chukwu chukwu
Outro: Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi Mu na Ezinaulo’m, anyi nwere nche chi Maka na anyi di mma Maka na anyi di mma